In the 2017 release of the worship tune Ekwueme from the album Ekwueme to the World Project,
Prospa Ochimana features Sinachi. Due to its slow tempo and stirring words, it puts you in a perfect frame of mind for worship.
The majority of the song's lyrics are in the indigenous language of Nigeria, and they emphasize how magnificent God is and how no one else can keep promises like He does.
Ekwueme, is arguably one of the best Nigerian worship songs of all ages.
Download listen and share among family and friends
Lyrics
Onye nwe anyi ezitewo Ndi mmoziya ka ha nonyere anyi You are the living God o Eze no one like you Ekwueme ekwueme Ekwueme ekwueme You are the living God o Eze no one like you Ekwueme ekwueme Ekwueme ekwueme
You are the living God o Eze no one like you Speaking in tongues You are the living God o Eze no one like you Speaking in tongues Eze no one like you
You're my healer you are my keeper My restorer my life-giver You are the living God o Eze no one like you No one can do me like you do No one can touch me like you do God eh You are the living God o
Eze no one like you
You picked me from the miry clay Set my feet on the rock to stay You are my promoter you are my defender You are the living God o
Eze no one like you
Okechi e nnukwu chi Okechi e nnukwu chi Nani gi bu ome okachie Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi Amama amasi amasi olori ihe loro che loro enti Agu bata ohia mgbada awara oso Ekwueme so gi bu ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme Ihe ikara bu ihe ina eme Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia Obu onye n'aturu chim uka chukwu
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e Inweghi onyiri amama amasi amasi Ebube dike okechi ekwueme Ihe ikwu k'ina eme
Oloro ihe loro ihe loro enyi kpuru odumu n' Oke nmanwu n'eta onwe ya Ogbara nkiti okwu biri n' onu ya Echeta obi esie ike gaga n' ogwu Amama amasi amasi oje n' nmuo oje na madu chukwu oma Obata ulo adinma Ebube dike ebube dike ebube dike ebube dike Ekwueme ha
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme ekwueme Chi jury éluigwe we ju uwa nile Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme Ekwueme nani gi bu ekwueme
Ikuku aman'onya chi obioma Ekwueme ememue ogara ngada nga Obata ulo adi uma chukwu onye olu ebube Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme
Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma Obudi onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi Nani gi bu ekwu eme ihe ikara bu ihe ina eme o Ekwueme ibu ekwueme
Oke nmiri nke n'ebu ogwe Ebighebi eligwe oke nmanwu n'eti onwe ya Obata ulo adimma Chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o Ekwueme
Imedawomu obi chukwu oma oletara onye emejoro chukwu oma Ekwueme chi n'echere mu so gi bu ekwueme o Ekwuemem mu mmm ekwueme
See what you've done for me See how you set me free You are the living God o Eze no one like you See what you've done for me See how you delivered me You are the living God o Eze no one like you
Eze no one like you Eze no one like you You are the living God o Eze no one like you
Worshipinsight.blogspot.com wishes to comply with the requirement of the Digital Millennium Copyright Act (DMCA) and other relevant intellectual property laws. As a result, we will respond to takedown requests as soon as they are received and as long as they comply with the law. Please send a request to worshipinsight101@gmail.com if you are a copyright owner and believe that a file uploaded to Worshipinsight.blogspot.com violates your rights. We greatly appreciate your assistance.
Post a Comment